Jeremaya 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.” Ezikiel 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na ozugbo m busịrị amụma, Pelataya nwa Benaya nwụrụ.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Ọ̀ bụ mkpochapụ ka ị na-ekpochapụ ndị fọdụrụ n’Izrel?”+
10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.”
13 O wee ruo na ozugbo m busịrị amụma, Pelataya nwa Benaya nwụrụ.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Ọ̀ bụ mkpochapụ ka ị na-ekpochapụ ndị fọdụrụ n’Izrel?”+