Ilu 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya mere ọdachi ya ga-eji bịa na mberede;+ a ga-agbaji ya n’otu ntabi anya, ngwọta agaghịkwa adị.+ Ọrụ Ndịozi 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ọ nụrụ okwu ndị a, Ananayas dara n’ala ma kubie ume.+ Oké egwu+ wee jide ndị niile nụrụ ya.
15 Ọ bụ ya mere ọdachi ya ga-eji bịa na mberede;+ a ga-agbaji ya n’otu ntabi anya, ngwọta agaghịkwa adị.+