1 Pita 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na oge a kara aka eruwo ka ikpe malite n’ụlọ Chineke.+ Ma ọ bụrụ na ọ ga-amalite n’ebe anyị nọ,+ gịnị ka ọgwụgwụ ya ga-abụrụ ndị na-adịghị erube isi n’ozi ọma Chineke?+
17 N’ihi na oge a kara aka eruwo ka ikpe malite n’ụlọ Chineke.+ Ma ọ bụrụ na ọ ga-amalite n’ebe anyị nọ,+ gịnị ka ọgwụgwụ ya ga-abụrụ ndị na-adịghị erube isi n’ozi ọma Chineke?+