2 Ndị Tesalonaịka 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+
8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+