Jọn 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ. Ndị Rom 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na e si n’eluigwe na-ekpughe ọnụma Chineke+ megide asọpụrụghị Chineke na ajọ omume+ niile nke ndị na-ekpuchi eziokwu+ ahụ n’ụzọ na-ezighị ezi,+
19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ.
18 N’ihi na e si n’eluigwe na-ekpughe ọnụma Chineke+ megide asọpụrụghị Chineke na ajọ omume+ niile nke ndị na-ekpuchi eziokwu+ ahụ n’ụzọ na-ezighị ezi,+