Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ezi ìhè+ ahụ nke na-enye ụdị mmadụ ọ bụla+ ìhè+ na-abịa n’ụwa. Jọn 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè+ nke ụwa. Onye na-eso m agaghị eje ije n’ọchịchịrị ma ọlị,+ kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.” Jọn 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’oge niile m nọ n’ụwa, abụ m ìhè nke ụwa.”+ Jọn 12:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Abịawo m dị ka ìhè n’ime ụwa,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe m nọ wee ghara ịnọgide n’ọchịchịrị.+
12 Ya mere, Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè+ nke ụwa. Onye na-eso m agaghị eje ije n’ọchịchịrị ma ọlị,+ kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.”
46 Abịawo m dị ka ìhè n’ime ụwa,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe m nọ wee ghara ịnọgide n’ọchịchịrị.+