Matiu 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ndị nọ n’ọchịchịrị+ hụrụ oké ìhè,+ ìhè+ nwukwasịkwara+ ndị nọ n’ógbè nke onyinyo ọnwụ.” Jọn 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ. 1 Jọn 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M na-edetakwara unu iwu ọhụrụ, ya bụ, ihe mere eme nke bụ́ eziokwu banyere ya nakwa banyere unu, n’ihi na ọchịchịrị+ na-agabiga, ezi ìhè+ amalitelarị inwu.
19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ.
8 M na-edetakwara unu iwu ọhụrụ, ya bụ, ihe mere eme nke bụ́ eziokwu banyere ya nakwa banyere unu, n’ihi na ọchịchịrị+ na-agabiga, ezi ìhè+ amalitelarị inwu.