Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ezi ìhè+ ahụ nke na-enye ụdị mmadụ ọ bụla+ ìhè+ na-abịa n’ụwa. Jọn 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè+ nke ụwa. Onye na-eso m agaghị eje ije n’ọchịchịrị ma ọlị,+ kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.” Ndị Kọlọsi 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ihe ndị ahụ bụ onyinyo+ nke ihe gaje ịbịa, ma ihe bụ́ ezie+ dịịrị Kraịst.+
12 Ya mere, Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè+ nke ụwa. Onye na-eso m agaghị eje ije n’ọchịchịrị ma ọlị,+ kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.”