Jọn 9:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Jizọs wee sị: “Ọ bụ ikpe a+ mere m ji bịa n’ụwa a: ka ndị na-adịghị ahụ ụzọ wee hụ ụzọ,+ ka ndị na-ahụkwa ụzọ wee kpuo ìsì.”+ Jọn 12:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Abịawo m dị ka ìhè n’ime ụwa,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe m nọ wee ghara ịnọgide n’ọchịchịrị.+
39 Jizọs wee sị: “Ọ bụ ikpe a+ mere m ji bịa n’ụwa a: ka ndị na-adịghị ahụ ụzọ wee hụ ụzọ,+ ka ndị na-ahụkwa ụzọ wee kpuo ìsì.”+
46 Abịawo m dị ka ìhè n’ime ụwa,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe m nọ wee ghara ịnọgide n’ọchịchịrị.+