Luk 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Mmụọ Jehova+ dị n’ahụ́ m, n’ihi na o tere m mmanụ izi ndị ogbenye ozi ọma, o zitere m ikwusara ndị a dọọrọ n’agha na a tọhapụwo ha, na ime ka ndị ìsì malite ịhụ ụzọ, na ịtọhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha lawa,+ Jọn 12:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Abịawo m dị ka ìhè n’ime ụwa,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe m nọ wee ghara ịnọgide n’ọchịchịrị.+
18 “Mmụọ Jehova+ dị n’ahụ́ m, n’ihi na o tere m mmanụ izi ndị ogbenye ozi ọma, o zitere m ikwusara ndị a dọọrọ n’agha na a tọhapụwo ha, na ime ka ndị ìsì malite ịhụ ụzọ, na ịtọhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha lawa,+
46 Abịawo m dị ka ìhè n’ime ụwa,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe m nọ wee ghara ịnọgide n’ọchịchịrị.+