Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+ Ndị Hibru 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ya mere, ọ dị mkpa na e si n’ụzọ ndị a+ mee ka ihe nnọchiteanya ndị bụ́ ihe atụ+ nke ihe ndị dị n’eluigwe dị ọcha, ma jiri àjà ndị ka àjà ndị dị otú ahụ mma mee ka ihe ndị dị n’eluigwe n’onwe ha dị ọcha.
6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+
23 Ya mere, ọ dị mkpa na e si n’ụzọ ndị a+ mee ka ihe nnọchiteanya ndị bụ́ ihe atụ+ nke ihe ndị dị n’eluigwe dị ọcha, ma jiri àjà ndị ka àjà ndị dị otú ahụ mma mee ka ihe ndị dị n’eluigwe n’onwe ha dị ọcha.