Jọn 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Abụ m ọnụ ụzọ ahụ;+ onye ọ bụla nke na-esi na mụ abanye ka a ga-azọpụta, ọ ga na-abanye, na-apụkwa ma na-achọta ebe ịta nri.+ Ndị Rom 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke. Ndị Efesọs 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 n’ihi na ọ bụ site n’aka ya ka anyị onwe anyị, bụ́ ìgwè abụọ ahụ,+ nwere ike ịbịaru+ Nna ahụ nso site n’otu mmụọ.+ Ndị Hibru 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+
9 Abụ m ọnụ ụzọ ahụ;+ onye ọ bụla nke na-esi na mụ abanye ka a ga-azọpụta, ọ ga na-abanye, na-apụkwa ma na-achọta ebe ịta nri.+
2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke.
18 n’ihi na ọ bụ site n’aka ya ka anyị onwe anyị, bụ́ ìgwè abụọ ahụ,+ nwere ike ịbịaru+ Nna ahụ nso site n’otu mmụọ.+
20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+