Jọn 6:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Abụ m achịcha na-enye ndụ nke si n’eluigwe bịa; ọ bụrụ na onye ọ bụla erie achịcha a, ọ ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi; n’eziokwu, achịcha ahụ m ga-enye bụ anụ ahụ́ m+ n’ihi ndụ nke ụwa.”+ Ndị Hibru 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ ebe onye obu ụzọ banyeworo n’ihi ọdịmma anyị,+ ya bụ, Jizọs, onye ghọworo nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi.+
51 Abụ m achịcha na-enye ndụ nke si n’eluigwe bịa; ọ bụrụ na onye ọ bụla erie achịcha a, ọ ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi; n’eziokwu, achịcha ahụ m ga-enye bụ anụ ahụ́ m+ n’ihi ndụ nke ụwa.”+
20 bụ́ ebe onye obu ụzọ banyeworo n’ihi ọdịmma anyị,+ ya bụ, Jizọs, onye ghọworo nnukwu onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi.+