Jọn 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst. Ndị Rom 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ana m asị na Kraịst ghọrọ n’ezie onye na-ejere+ ndị e biri úgwù+ ozi iji gosi na Chineke na-ekwu eziokwu,+ na nkwa niile o kwere ndị nna nna ha bụkwa eziokwu,+ Ndị Efesọs 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ma ọ bụrụhaala na unu nụrụ ihe o kwuru ma bụrụ ndị e sitere n’aka ya zie ihe,+ dị nnọọ ka eziokwu+ dị n’ime Jizọs, Ndị Kọlọsi 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ihe ndị ahụ bụ onyinyo+ nke ihe gaje ịbịa, ma ihe bụ́ ezie+ dịịrị Kraịst.+
17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst.
8 N’ihi na ana m asị na Kraịst ghọrọ n’ezie onye na-ejere+ ndị e biri úgwù+ ozi iji gosi na Chineke na-ekwu eziokwu,+ na nkwa niile o kwere ndị nna nna ha bụkwa eziokwu,+
21 ma ọ bụrụhaala na unu nụrụ ihe o kwuru ma bụrụ ndị e sitere n’aka ya zie ihe,+ dị nnọọ ka eziokwu+ dị n’ime Jizọs,