Ndị Rom 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi ejimiwo; chi abọwala.+ Ya mere, ka anyị yipụ ọrụ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ka anyị yirikwa ngwá ọgụ+ nke ìhè. 1 Ndị Tesalonaịka 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè+ na ụmụ nke ehihie.+ Anyị abụghị ụmụ nke abalị ma ọ bụ ụmụ nke ọchịchịrị.+
12 Chi ejimiwo; chi abọwala.+ Ya mere, ka anyị yipụ ọrụ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ka anyị yirikwa ngwá ọgụ+ nke ìhè.
5 n’ihi na unu niile bụ ụmụ nke ìhè+ na ụmụ nke ehihie.+ Anyị abụghị ụmụ nke abalị ma ọ bụ ụmụ nke ọchịchịrị.+