2 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe, Ndị Efesọs 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke si n’aka Chineke, ka unu wee nwee ike iguzosi ike megide atụmatụ aghụghọ nke Ekwensu;+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma anyị onwe anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị nwee uche ziri ezi ma yiri ihe mgbochi obi+ bụ́ okwukwe+ na ịhụnanya, kpurukwa olileanya nke nzọpụta+ dị ka okpu agha;+
7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe,
11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke si n’aka Chineke, ka unu wee nwee ike iguzosi ike megide atụmatụ aghụghọ nke Ekwensu;+
8 Ma anyị onwe anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị nwee uche ziri ezi ma yiri ihe mgbochi obi+ bụ́ okwukwe+ na ịhụnanya, kpurukwa olileanya nke nzọpụta+ dị ka okpu agha;+