2 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anyị na-ekwu eziokwu. Anyị tụkwasịrị ike Chineke obi,+ anyị na-ejikwa ngwá ọgụ nke ezi omume+ ma n’aka nri ma n’aka ekpe. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:7 Ụlọ Nche,12/15/1998, p. 199/15/1990, p. 27
7 Anyị na-ekwu eziokwu. Anyị tụkwasịrị ike Chineke obi,+ anyị na-ejikwa ngwá ọgụ nke ezi omume+ ma n’aka nri ma n’aka ekpe.