2 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ngwá agha anyị ji alụ agha abụghị ụdị nke ndị ụwa,*+ kama ọ bụ Chineke wetara ha.+ Ha sikwara ezigbo ike iji ha na-akụghasị ihe ndị gbanyesiri mgbọrọgwụ ike. Ndị Efesọs 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke Chineke nyere unu, ka Ekwensu ghara iji aghụghọ ya mata unu n’ọnyà.
4 N’ihi na ngwá agha anyị ji alụ agha abụghị ụdị nke ndị ụwa,*+ kama ọ bụ Chineke wetara ha.+ Ha sikwara ezigbo ike iji ha na-akụghasị ihe ndị gbanyesiri mgbọrọgwụ ike.
11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke Chineke nyere unu, ka Ekwensu ghara iji aghụghọ ya mata unu n’ọnyà.