Ndị Efesọs 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+
30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+