Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ha nupụrụ isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ O wee ghọọrọ ha onye iro.+ O busoro ha agha.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebe anyị na ya na-arụkọ ọrụ,+ anyị na-arịọsikwa unu ike ka unu ghara ịnara obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ma nzube ya efunahụ unu.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu emenyụla ọkụ nke mmụọ nsọ.+
6 Ebe anyị na ya na-arụkọ ọrụ,+ anyị na-arịọsikwa unu ike ka unu ghara ịnara obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ma nzube ya efunahụ unu.+