63 “Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka Jehova nwere aṅụrị n’ihi unu imere unu ihe ọma na ime ka unu mụbaa,+ otú ahụ ka Jehova ga-enwe aṅụrị n’ihi unu ibibi unu na ịla unu n’iyi;+ a ga-efopụkwa unu n’ala ahụ ị na-aga inweta.+
14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+