Abụ Ákwá 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ na-akwagbu onwe ya n’ákwá n’abalị,+ anya mmiri na-asọda ya na ntì.+Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị niile hụrụ ya n’anya nke na-akasi ya obi.+Ndị enyi ya niile aghọgbuwo ya.+ Ha aghọwo ndị iro ya.+ Abụ Ákwá 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+
2 Ọ na-akwagbu onwe ya n’ákwá n’abalị,+ anya mmiri na-asọda ya na ntì.+Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị niile hụrụ ya n’anya nke na-akasi ya obi.+Ndị enyi ya niile aghọgbuwo ya.+ Ha aghọwo ndị iro ya.+
19 Akpọkuwo m ndị niile hụrụ m n’anya nke ukwuu.+ Ha aghọwo m aghụghọ.Ndị nchụàjà m na ndị agadi m ekubiwo ume n’ime obodo,+Mgbe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+