Jeremaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na unu anụghị ya,+ mkpụrụ obi m ga-ebe ákwá n’ebe zoro ezo n’ihi nganga unu, bepụtakwa anya mmiri; anya mmiri ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+ n’ihi na a dọrọwo ìgwè atụrụ+ Jehova n’agha.
17 Ọ bụrụ na unu anụghị ya,+ mkpụrụ obi m ga-ebe ákwá n’ebe zoro ezo n’ihi nganga unu, bepụtakwa anya mmiri; anya mmiri ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+ n’ihi na a dọrọwo ìgwè atụrụ+ Jehova n’agha.