Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+
3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+