Diuterọnọmi 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+ Abụ Ọma 50:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke si na Zayọn, bụ́ ebe mma ruru gwụ,+ nwuo dị ka ìhè.+ Abụ Ọma 94:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 94 Gị Chineke nke na-abọ ọbọ, bụ́ Jehova,+Chineke nke na-abọ ọbọ, nwuo dị ka ìhè!+
2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+