Diuterọnọmi 33:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ sịrị: “Jehova si na Saịnaị bịa.+ O sikwa na Sia nwukwasị ha ka ìhè. O si na Peran bụ́ ugwu ugwu mee ka ebube ya nwuo ka ìhè.+ Ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* sokwa ya.+ Ndị agha ya nọkwa ya n’aka nri.+
2 Ọ sịrị: “Jehova si na Saịnaị bịa.+ O sikwa na Sia nwukwasị ha ka ìhè. O si na Peran bụ́ ugwu ugwu mee ka ebube ya nwuo ka ìhè.+ Ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* sokwa ya.+ Ndị agha ya nọkwa ya n’aka nri.+