Diuterọnọmi 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+
2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+