Jeremaya 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+
14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+