Jeremaya 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị niile gị na ha na-eme enyi echefuola gị.+ Ha anaghịzi achọ gị. N’ihi na apịala m gị ụtarị otú mmadụ si apịa onye iro ya.+ Ataala m gị ahụhụ otú onye obi tara mmiri si ata mmadụ ahụhụ, N’ihi na njehie gị hiri nne, mmehie gị dịkwa ọtụtụ.+
14 Ndị niile gị na ha na-eme enyi echefuola gị.+ Ha anaghịzi achọ gị. N’ihi na apịala m gị ụtarị otú mmadụ si apịa onye iro ya.+ Ataala m gị ahụhụ otú onye obi tara mmiri si ata mmadụ ahụhụ, N’ihi na njehie gị hiri nne, mmehie gị dịkwa ọtụtụ.+