Jeremaya 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ndị amụma ahụ na-ebu amụma n’aha m, ndị mụ onwe m na-edunyeghị, ndị na-asị na mma agha agaghị abịakwasị ala a, na ụnwụ agaghịkwa ada na ya, ‘A ga-eji mma agha na ụnwụ laa ndị amụma ahụ n’iyi.+ Jeremaya 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na e merụwo ma onye amụma ma onye nchụàjà.+ Ahụwokwa m ihe ọjọọ ha na-eme n’ụlọ m,”+ ka Jehova kwuru.
15 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ndị amụma ahụ na-ebu amụma n’aha m, ndị mụ onwe m na-edunyeghị, ndị na-asị na mma agha agaghị abịakwasị ala a, na ụnwụ agaghịkwa ada na ya, ‘A ga-eji mma agha na ụnwụ laa ndị amụma ahụ n’iyi.+
11 “N’ihi na e merụwo ma onye amụma ma onye nchụàjà.+ Ahụwokwa m ihe ọjọọ ha na-eme n’ụlọ m,”+ ka Jehova kwuru.