Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 5:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ndị amụma ha dị ka ifufe, okwu ya adịghịkwa n’ime ha.+ Ọ bụ otú ahụ ka a ga-eme ha.”

  • Jeremaya 23:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru megide ndị amụma ahụ: “Lee, m ga-eme ka ha taa ahịhịa ilu, m ga-enyekwa ha mmiri e tinyere ihe na-egbu mmadụ ka ha ṅụọ.+ N’ihi na ịdapụ n’ezi ofufe+ esiwo n’aka ndị amụma nọ na Jeruselem gazuo ala a dum.”

  • Ezikiel 13:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Aka m na-emegidekwa ndị amụma na-ahụ ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ nakwa ndị na-agba afa ụgha.+ Ha agaghị anọgide n’etiti ndị m bụ́ ndị na-akpachi anya,+ a gaghịkwa edenye aha ha n’akwụkwọ e debara aha ụlọ Izrel,+ ha agaghịkwa abata n’ala Izrel;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya