5 Ma Chineke m tinyere ya n’obi+ m ka m kpọkọta ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị na mmadụ niile ka ha deba aha n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.+ M wee chọta akwụkwọ e debara aha ndị mmadụ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị,+ bụ́ ndị bu ụzọ lọta, m hụkwara na e dere n’ime ya, sị: