Diuterọnọmi 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hapụ m ka m laa ha n’iyi+ ma hichapụ aha ha n’okpuru eluigwe,+ ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ike, nke nwekwara ụba mmadụ karịa ha.’+ Ndị Rom 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ dị m ka ya bụrụ na e doro mụ onwe m iche dị ka onye a bụrụ ọnụ n’ebe Kraịst nọ maka ụmụnna m,+ bụ́ ndị ikwu m n’anụ ahụ́,+
14 Hapụ m ka m laa ha n’iyi+ ma hichapụ aha ha n’okpuru eluigwe,+ ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ike, nke nwekwara ụba mmadụ karịa ha.’+
3 N’ihi na ọ dị m ka ya bụrụ na e doro mụ onwe m iche dị ka onye a bụrụ ọnụ n’ebe Kraịst nọ maka ụmụnna m,+ bụ́ ndị ikwu m n’anụ ahụ́,+