Ndị Rom 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Keleenụ Andrọnaịkọs na Junias, bụ́ ndị ikwu m+ na ndị mkpọrọ ibe m,+ bụ́ ndị a ma ama n’etiti ndịozi, ndị bụwokwara ndị na-eso ụzọ Kraịst+ ruo ogologo oge karịa mụ onwe m. Ndị Rom 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Timoti onye ọrụ ibe m na-ekele unu. Lushiọs na Jesin na Sosipata, bụ́ ndị ikwu m, na-ekelekwa unu.+
7 Keleenụ Andrọnaịkọs na Junias, bụ́ ndị ikwu m+ na ndị mkpọrọ ibe m,+ bụ́ ndị a ma ama n’etiti ndịozi, ndị bụwokwara ndị na-eso ụzọ Kraịst+ ruo ogologo oge karịa mụ onwe m.
21 Timoti onye ọrụ ibe m na-ekele unu. Lushiọs na Jesin na Sosipata, bụ́ ndị ikwu m, na-ekelekwa unu.+