21 ka ha niile wee bụrụ otu,+ dị ka gị onwe gị, Nna, na mụ onwe m dị n’otu, mụ onwe m na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu,+ ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.+
1Pọl na Timoti, ndị ohu+ Kraịst Jizọs, na-edetara unu ndị nsọ niile ha na Kraịst Jizọs dị n’otu bụ́ ndị nọ na Filipaị akwụkwọ,+ tinyere ndị nlekọta na ndị ohu na-eje ozi:+