Ndị Rom 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ dị m ka ya bụrụ na e doro mụ onwe m iche dị ka onye a bụrụ ọnụ n’ebe Kraịst nọ maka ụmụnna m,+ bụ́ ndị ikwu m n’anụ ahụ́,+ Ndị Rom 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Keleenụ Herodiọn onye ikwu m.+ Keleenụ ndị si n’ezinụlọ Nasisọs, bụ́ ndị nọ n’ime Onyenwe anyị.+
3 N’ihi na ọ dị m ka ya bụrụ na e doro mụ onwe m iche dị ka onye a bụrụ ọnụ n’ebe Kraịst nọ maka ụmụnna m,+ bụ́ ndị ikwu m n’anụ ahụ́,+