Ọpụpụ 32:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú ọ dị, Jehova sịrị Mozis: “Ọ bụ onye ọ bụla mehiere m ka m ga-ehichapụ aha ya n’akwụkwọ m.+ Mkpughe 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ewepụ ihe n’okwu dị n’akwụkwọ mpịakọta nke amụma a, Chineke ga-ewepụ òkè ya n’osisi nke ndụ+ nakwa n’obodo nsọ ahụ,+ bụ́ ihe ndị e dere banyere ha n’akwụkwọ mpịakọta a.
19 ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ewepụ ihe n’okwu dị n’akwụkwọ mpịakọta nke amụma a, Chineke ga-ewepụ òkè ya n’osisi nke ndụ+ nakwa n’obodo nsọ ahụ,+ bụ́ ihe ndị e dere banyere ha n’akwụkwọ mpịakọta a.