Jeremaya 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+ Ezikiel 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Mkpụrụ obi niile, ọ bụ m nwe ha.+ Ma mkpụrụ obi+ nke nna ma mkpụrụ obi nke nwa, ọ bụ m nwe ha.+ Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-emehie,+ ọ bụ ya ga-anwụ.+
15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+
4 Lee! Mkpụrụ obi niile, ọ bụ m nwe ha.+ Ma mkpụrụ obi+ nke nna ma mkpụrụ obi nke nwa, ọ bụ m nwe ha.+ Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-emehie,+ ọ bụ ya ga-anwụ.+