2 Ndị Eze 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+ Jeremaya 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-esi n’ihu m chụpụ unu,+ dị nnọọ ka m chụpụrụ ụmụnne unu niile, bụ́ ụmụ Ifrem niile.’+
20 N’ihi ya, Jehova jụrụ mkpụrụ+ niile nke Izrel wee na-emekpa ha ahụ́, na-enyefekwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe, ruo mgbe ọ chụpụrụ ha n’ihu ya.+