2 Ihe E Mere 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otu nwoke bụ́ onye nke ezi Chineke+ wee bịakwute ya, sị: “Eze, ka ndị agha Izrel ghara iso gị gaa, n’ihi na Jehova anọnyereghị Izrel,+ ya bụ, ụmụ Ifrem niile. Abụ Ọma 78:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 O wee jụ ụlọikwuu Josef;+Ọ họrọghịkwa ebo Ifrem.+
7 Otu nwoke bụ́ onye nke ezi Chineke+ wee bịakwute ya, sị: “Eze, ka ndị agha Izrel ghara iso gị gaa, n’ihi na Jehova anọnyereghị Izrel,+ ya bụ, ụmụ Ifrem niile.