2 Ihe E Mere 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Izrel wee si n’ihu Juda gbaa ọsọ. Chineke wee nyefee ha n’aka ha.+ 2 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ+ wee gakwuru Eze Jehọshafat wee sị ya: “Ọ̀ bụ ndị ajọ omume ka e kwesịrị inyere aka,+ ọ̀ bụkwa ndị kpọrọ Jehova asị+ ka i kwesịrị ịhụ n’anya?+ N’ihi nke a, Jehova na-eweso gị iwe.+