Ndị Ikpe 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Juda wee gaa, Jehova wee nyefee ndị Kenan na ndị Perizaịt n’aka ha,+ ha wee nọrọ na Bizek merie ha, ya bụ, puku mmadụ iri.
4 Juda wee gaa, Jehova wee nyefee ndị Kenan na ndị Perizaịt n’aka ha,+ ha wee nọrọ na Bizek merie ha, ya bụ, puku mmadụ iri.