Diuterọnọmi 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị makwaara nke ọma taa na Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ọ bụ ọkụ na-erepịa ihe.+ Ọ ga-ala ha n’iyi,+ ya onwe ya ga-emerikwa ha n’ihu gị; ị ga-anapụkwa ha ala ha ma bibie ha ọsọ ọsọ, dị nnọọ ka Jehova gwara gị.+ Joshụa 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla ha egwu,+ n’ihi na m nyefewo ha n’aka gị.+ Ọ dịghị otu onye n’ime ha ga-eguzogide gị.”+
3 Ị makwaara nke ọma taa na Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ọ bụ ọkụ na-erepịa ihe.+ Ọ ga-ala ha n’iyi,+ ya onwe ya ga-emerikwa ha n’ihu gị; ị ga-anapụkwa ha ala ha ma bibie ha ọsọ ọsọ, dị nnọọ ka Jehova gwara gị.+
8 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla ha egwu,+ n’ihi na m nyefewo ha n’aka gị.+ Ọ dịghị otu onye n’ime ha ga-eguzogide gị.”+