Ọpụpụ 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+ Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+
31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+
24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+