Joshụa 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ozugbo ha kpọtaara Jọshụa ndị eze ahụ, Jọshụa kpọrọ ndị ikom niile nke Izrel wee gwa ndị ọchịagha nke ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.”+ Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+ Joshụa 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala ụmụ Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ+ nke Jọdan, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ tinyere Araba+ dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ:
24 O wee ruo na ozugbo ha kpọtaara Jọshụa ndị eze ahụ, Jọshụa kpọrọ ndị ikom niile nke Izrel wee gwa ndị ọchịagha nke ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.”+ Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+
12 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala ụmụ Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ+ nke Jọdan, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ tinyere Araba+ dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ: