Ọpụpụ 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+ Abụ Ọma 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị baworo mba dị iche iche mba,+ i bibiwo onye ajọ omume.+I hichapụwo aha ha ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+
5 Ị baworo mba dị iche iche mba,+ i bibiwo onye ajọ omume.+I hichapụwo aha ha ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+