Ndị Ikpe 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Juda wee gaa, Jehova wee nyefee ndị Kenan na ndị Perizaịt n’aka ha,+ ha wee nọrọ na Bizek merie ha, ya bụ, puku mmadụ iri. Ndị Ikpe 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova bụ́ Chineke Izrel wee nyefee Saịhọn na ndị ya niile n’aka Izrel, ha wee gbuo ha, Izrel wee bichie ala dum nke ndị Amọraịt, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+
4 Juda wee gaa, Jehova wee nyefee ndị Kenan na ndị Perizaịt n’aka ha,+ ha wee nọrọ na Bizek merie ha, ya bụ, puku mmadụ iri.
21 Jehova bụ́ Chineke Izrel wee nyefee Saịhọn na ndị ya niile n’aka Izrel, ha wee gbuo ha, Izrel wee bichie ala dum nke ndị Amọraịt, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+