7 Tụgharịanụ, kwalie banye n’ógbè ndị Amọraịt+ nke bụ́ ugwu ugwu nakwa n’ala niile ha na ha gbara agbata obi n’Araba,+ bụ́ ógbè bụ́ ugwu ugwu+ nakwa Shefila na Negeb+ na ala dị n’ụsọ oké osimiri,+ bụ́ ala ndị Kenan,+ nakwa Lebanọn,+ ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis.+