Jenesis 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, Ebram kwaliri, na-ama ụlọikwuu n’ebe dị iche iche ka ọ na-aga Negeb.+ Ọnụ Ọgụgụ 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye Kenan, bụ́ eze Erad,+ onye biri na Negeb,+ wee nụ na Izrel esiwo n’ụzọ Atarim bịa, o wee malite ibuso Izrel agha wee dọrọ ụfọdụ n’ime ha n’agha.
21 Onye Kenan, bụ́ eze Erad,+ onye biri na Negeb,+ wee nụ na Izrel esiwo n’ụzọ Atarim bịa, o wee malite ibuso Izrel agha wee dọrọ ụfọdụ n’ime ha n’agha.