Jenesis 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ebreham wee si n’ebe ahụ+ kwaga n’ala Negeb wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ,+ biri dị ka ọbịa na Gira.+ Jenesis 24:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 Aịzik si n’ụzọ gara Bia-lehaị-rọị+ lọta, n’ihi na o bi n’ala Negeb.+
20 Ebreham wee si n’ebe ahụ+ kwaga n’ala Negeb wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ,+ biri dị ka ọbịa na Gira.+